Izon language

Izon
Ịzọn
Spoken in: Nigeria 
Region: Rivers State, Bayelsa, Delta, Ondo and Edo States
Total speakers: 1 million
Language family: Nnijer–Kongo
 Ijoid
  Ijaw
   West–Central
    Izon
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: ijc

Izon (Ịzọn), nke a makwaara dị ka (Central Cistern) Ijo, Ijaw, Izo na Uzo, bụ asụsụ Ijaw kachasị, nke ọtụtụ ndị no Ijaw nke Naijiria na-asụ.[1]

E nwere ihe ruru ka asụsụ iri atọ, ha niile na-aghọta ibe ha, nke Gbanran, Ekpetiama na Kolokuma wdg.Kolokuma bụ asụsụ agụmakwụkwọ.[2]

N'ọnwa Juun afọ 2013, a malitere akwụkwọ nkuzi Izon Fie na CD ọdịyo n'ememe nke ndị na alu ọrụ gọọmentị nke Bayelsa Steeti gara.[3][4] Gọọmentị nke Bayelsa Steeti were ndị nkuzi 30 n'ọrụ maka ịkụziri asụsụ Izon n'ụlọ akwụkwọ praịmarị na steeti ahụ na steeti ndị ọzọ iji zọpụta asụsụ ahụ ka ọ ghara ịla n'iyi.[5]

  1. Being Ijaw in the UK: An oddity among fellow Nigerian youth (en). www.aljazeera.com. Retrieved on 2022-04-11.
  2. "Izon", Ethnologue. Retrieved on 2018-01-29.
  3. Government - Definition, Meaning & Synonyms (en-US). Vocabulary.com. Retrieved on 2022-03-10.
  4. Garba. "Izon Fie… Popularising An Indigenous Tongue", The Guardian Nigeria, 2013-06-08. Retrieved on 2013-06-15.
  5. Bayelsa moves to save Izon language from extinction (en-US). Vanguard News (2015-11-03). Retrieved on 2021-09-18.

Developed by StudentB